Ngwa mkpanaaka
Mkpokọta app efu, nwere ọtutụ asụsụ ma na-arụ ọrụ na-anọghị n’ịntaneetị. Obodo dị icheiche nwalere njiarụ ya, app Hesperian na-ebu ụzọ tinye nzuzo.
Mkpokọta app efu, nwere ọtutụ asụsụ ma na-arụ ọrụ na-anọghị n’ịntaneetị. Obodo dị icheiche nwalere njiarụ ya, app Hesperian na-ebu ụzọ tinye nzuzo.
Anyị na-enwekwu ahụike mgbe anyị kpebiri n’onwe anyị mgbe anyị ga-enwe mmekọahụ, mgbe anyị ga-atụrụ ime, na mgbe anyị ga-amụ ụmụ. App Hesperian nke e tinyerela n’ọrụ ma nwee asụsụ dị icheiche, na-enye ozi ahụike ọmụmụ a tụkwasịrị obi na ngwaọrụ enyemaka ndị ọzọ. Dịka i budatachara, app ndị a na-arụ ọrụ n’ejighị njikọ ịntaneetị maọbụ atụmatụ data. Jiri mee mkpebi ga-eme ka i nwekwuo ahụike maka gị, ndị ị hụrụ n’anya, na obodo gị.
App iwepu afo ime na-enweghị nsogbu
Nweta ozi ziri ezi, nwere ezi nghọta, a haziri ahazi banyere mwepụ afọ ime na-enweghị nsogbu. Tulee usoro mwepụ afọ ime na-enweghị nsogbu dị icheiche, jiri mgbakọ afọ ime, ma zaa ọtụtụ ajụjụ maọbụ nchegbu site n’iji FAQ. Ndị mmadụ, ndịọrụ ahụike, na ndị nkwado nwere ike iji app Mwepụ Afọ ime na-enweghị nsogbu nke dị obere ibudata (o rughị 40mb) ma a haziri ya iji hụ maka nzuzo onye njiarụ.
ASỤSỤ DỊNỤ
• Afaan Oromoo
• Amharic
• English
• Spanish
• French
• Igbo
• Kinyarwanda
• Kiswahili
• Luganda
• Portuguese
• Yoruba
Gbanwee nhọrọ n’etiti asụsụ iri na otu niile n’oge ọbụla ị chọrọ.
Family Planning app
Developed for frontline health workers, local leaders, and peer promoters, this app is filled with clear photos and illustrations, easy-to-understand information, and interactive tools to support conversations about reproductive health. Family Planning covers essential topics for counseling including how each method is used, how well it prevents pregnancy, how easily it can be kept secret, and side effects.
LANGUAGES AVAILABLE
• Afaan Oromoo
• Amharic
• English
• Spanish
• French
• Kinyarwanda
• Kiswahili
• Luganda
• Portuguese
Change between all 9 languages at any time.
Safe pregnancy and birth app
Safe Pregnancy and Birth provides accurate, easy-to-understand information on pregnancy, birth, and care after birth. Clear illustrations and plain language make this award-winning app practical and user-friendly for community health workers, midwives, and individuals and their families. Free and small to download, this app works offline without a data plan.
Language choices in the Safe Pregnancy and Birth app: English, Español. Change between both languages at any time.