App iwepu afo ime na-enweghị nsogbu
Mkpokọta app efu, nwere ọtutụ asụsụ ma na-arụ ọrụ na-anọghị n’ịntaneetị. Obodo dị icheiche nwalere njiarụ ya, app Hesperian na-ebu ụzọ tinye nzuzo.
Nweta ozi ziri ezi, nwere ezi nghọta, a haziri ahazi banyere mwepụ afọ ime na-enweghị nsogbu. Tulee usoro mwepụ afọ ime na-enweghị nsogbu dị icheiche, jiri mgbakọ afọ ime, ma zaa ọtụtụ ajụjụ maọbụ nchegbu site n’iji FAQ. Ndị mmadụ, ndịọrụ ahụike, na ndị nkwado nwere ike iji app Mwepụ Afọ ime na-enweghị nsogbu nke dị obere ibudata (o rughị 40mb) ma a haziri ya iji hụ maka nzuzo onye njiarụ.
Nhọrọ asụsụ n’ime app iwepu afo ime na-enweghị nsogbu:
Afaan Oromoo, Amharic, English, Español, Français, Igbo, Kinyarwanda, Kiswahili, Luganda, Português, na Yoruba. Gbanwee nhọrọ n’etiti asụsụ iri na otu niile n’oge ọbụla ị chọrọ.
App a anaghị ewekọta ozi nkeonye ọbụla!
I nwere ike lele Iwu Nzuzo App Ekwentị ebe a

Lee onyonyo a
Budata App a
Jiri app ahụ n’ịntaneetị
Jiri app ahụ n’ihuakwụkwọ a n’igwenchọcha gị n’ebudataghị ya
Jiri app ahụ n’ihuakwụkwọ a n’igwenchọcha gị n’ebudataghị ya
N’ime app iwepu afo ime
na-enweghị nsogbu
-
Chọta nkọwa doro anya ma zuo oke gbasara ụzọ mwepụ afọ ime na-enweghị nsogbu: mwepụ afọ ime site n’iji mkpụrụọgwụ, mmịpụ, nakwa mgbacha na mkpochapụ
-
Nweta ozi gbasara usoro ịṅụ ọgwụ ziri ezi na ụzọ e si eji mkpụrụọgwụ misoprostol (nke nwere maọbụ nke na-enweghị mifepristone) maka mwepụ afọime mkpụrụọgwụ n’izu ụka dị icheiche
-
Mụta ihe ị ga-atụ anya ya dịka a na-eme nakwa dịka e mechara mwepụ afọ ime, tinyere ụzọ e si azaghachi nyere ịdọ aka na nrị ihengosị ma ọ bụrụ na ha mee
-
Kwadobe ma mee atụmatụ maka njikwa mwepụ afọime site n’iji ndepụta, ma chọta ndụmọdụ maka otu e si elekọta ahụ na mmetụta gị
-
Chọgharịa ozi “maka obodo gị” iji chọta òtù nwere ike inyere gị aka maọbụ njikọ usoro iwu dị mkpa
-
Zaa ajụjụ ma jiri mpaghara FAQ gboo nsogbu ndị dị mfe
-
Jiri atụmatụ ngụpụta gee ozi mgbe ị na-eji app ahụ na Bekee, Spanish, Portuguese maọbụ French
Safe Abortion is designed to ensure user privacy. If downloading the app for use, Safe Abortion is under 40mb and works fully offline without a data plan or internet access. On your device, the name beneath the app icon shows only as “SA”.
Ntụziaka Ngwa Ngwa maka App iwepu afo ime na-enweghị nsogbu
Bipụta ntuziaka a
Ntuziaka maka mgbakọ ngwa ngwa
Pịa ihe onyonyo dị n’okpuru ebe a ka agbasaa ya